Malachi 1:2

Izrel ekwenyeghị na Chineke hụrụ ha nʼanya

2“Ahụla m unu nʼanya,” ka Onyenwe anyị na-ekwu.

“Ma unu na-asị, ‘Olee ụzọ i si hụ anyị nʼanya?’

“Ịsọ, ọ bụghị nwanne Jekọb?” ka Onyenwe anyị kwupụtara. “Ma otu ọ dị, ahụrụ m Jekọb nʼanya,
Copyright information for IboBIU